Datasets:
audio audio | text string | english string |
|---|---|---|
Nwoke ahụ bụ agbara. | That man is superhuman. | |
Ọ na-agba ọsọ dị ka onye hụrụ agbara. | He is running like someone who saw a spirit. | |
Agbara gburu nna ya | His father was killed by the deity | |
Chukwu bụ agbara. | God is spirit. | |
'KP' bụ mgbochiume na-aka enye ndị na-amụ asụsụ Igbo nsogbu ịkpọpụta. | 'KP' is the consonant that gives Igbo language learners the most problem pronouncing. | |
Adaeze ga-abịa echi. | Adaeze will come tomorrow. | |
Biko, nyere m Adaeze akwa a. | Please, help me give Adaeze this cloth. | |
Ngwaagha ndị Rọshịa karịrị nke ndị Yukreeni. | The Russian armament is greater than that of Ukraine. | |
Ọ bụ ebe ahụ ka ha na-edobe ngwaagha ha. | It is there that they keep their ammunitions. | |
Amerịka na-arụpụta ngwaagha dị ichiiche. | USA produces different types of ammunitions. | |
E mechiri ebe ha si ebubata ngwaagha. | Where they import weapons from was closed. | |
Ahụhụ kpụrụ ibegiri achịcha dị n'usekwu. | Insects ate the bread crumbs in the kitchen. | |
Ụdị ahụhụ a ajọka. | This type of insect is too dangerous. | |
Ahụhụ a gbara m. | This insect stung me. | |
E nwere ahụhụ dị n'ime oghere a. | There is an insect inside this opening. | |
Ahụhụ jupụtara na nri ahụ mgbe chi foro. | The food was filled with ants when it was dawn. | |
Ha zụtara aja ha ji arụ ụlọ ha. | They bought sand for building their house. | |
A na-eji aja arụ ụlọ. | Sand is used to build houses. | |
Agwọ si n'aja ahụ rịpụta. | Snake crawled out of that sand. | |
A na-ejikwa aja emenyụ ọkụ. | Sand is also used to quench fire. | |
A gwara anyị emetụla aka n'aja. | We were told not to touch the wall. | |
Ụmụaka ahụ na-esi nri aja. | Those children are cooking sand food. | |
O ji aka ya kpote aja | He parked sand with his hand. | |
Ndị na-eme agwụ ka agwụ na-akpa. | It is those who serve agwụ that agwụ controls. | |
Agwụ na-akwa ya. | He is possessed by agwụ. | |
Agwụ bụ arụsị n'ọdịnala Igbo. | Agwụ is a deity in Igbo tradition. | |
Agwụ kpara nna ya. | Agwụ possessed his father. | |
Onye ka agwụ na-akpa? | Who is possessed by the agwụ diety. | |
Ọ na-eme ka onye agwụ ji. | She is behaving like one possessed by the agwụ deity. | |
Ọrụ a abụghị maka onye agwụ ji. | This work is not for a disorganised person. | |
Igodo ụzọ ahụ ekweghị akpohie. | The padlock of that door, refused to unlock. | |
Were igodo kpọchie akpa gị. | Use padlock to lock your bag. | |
E nwere igodo dị ichiiche n'ime ahịa. | There are different padlocks in the market. | |
Tụọ igodo ahụ mmanụ. | Lubricate that padlock. | |
Enwere m nnukwu igodo. | I have a big padlock. | |
Eziokwu? Nwa gị bụ agụ m! | Really? Your child is my namesake! | |
Nwoke ahụ gbara agidigi. | That man appears sturdy. | |
Akịrị na-ebi n'ime mmiri. | Frog lives in the water. | |
E nwere obodo na-eri akịrị. | There is a town that eats frog. | |
Onye ọkụazụ nwụdere ọtụtụ akịrị taa. | The fisherman caught so many frogs today. | |
Akịrị na-ama ama. | Frog jumps. | |
Ijeuru hụrụ akịrị. | Ijeuru saw a frog. | |
Akịrị na-eme nnukwu mkpọtụ. | Frog makes a lot of noise. | |
Anyị mụrụ maka mbụrụ taa. | We learnt about metaphor today. | |
Nwata akwụkwọ agụmagụ na-amaghị mbụrụ, amaghị ihe ọ na-eme. | A student of literature who does not know metaphor, doesn't know what he is doing. | |
Na mbụrụ, a na-asị na ihe a na-ekwu bụzi ihe e ji maa atụ ya. | In metaphor, a thing is said to become the thing it is compared with. | |
Ọ ga-akpọ ụmụ ya abịa echi. | She will come with her children tomorrow. | |
Onye kpọ nkịta bịa ebe a? | Who came here with a dog? | |
Kpọrọ ya bịa ebe a. | Bring her to this place. | |
Anyị ga-akpọ nkịta ahụ jee ụlọọgwụ. | We shall take the dog to the hospital. | |
Ha anaghị anabata ịkpọ mmadụ ọzọ bịa oriri ahụ. | They don't allow bringing another person to the feast. | |
Akụ na-esi obi ike. | Finance keeps the mind strong | |
O mefuru akụ nna ya. | He squandered his father's wealth. | |
Onye ka ọ hapụụrụ akụ ndị a niile? | Whom did he leave all those wealth for? | |
Akụ m dị n'eluigwe. | My wealth is in heaven. | |
Akụ ya karịrị. | His wealth is too much. | |
Akụ ya fụchara na mmiri. | All his wealth got lost in water. | |
O doziri akụ ha tupu ọ laa ezumiikenka. | She put their finance in order before she retired. | |
Akụ obodo anyị ka nke ha. | Our country's financial wealth is more than theirs. | |
Chika nyere m achịcha. | Chika gave me cake | |
Achọghị m achịcha ahụ. | I do not want that bread. | |
Achịcha a dị ọnụ. | This bread is costly. | |
Achịcha a dị ụtọ. | This cake is sweet. | |
Achịcha ahụ emebiela. | That bread is spoilt. | |
Emeka agaghị ata achịcha a. | Emeka will not eat this bread. | |
Ọ na-amasị m ita achịcha ahụ. | I like eating that biscuit. | |
Adaka na-ajọ njọ ihu. | Baboons are facially ugly. | |
Ọ gbara adaka ahụ egbe. | He shot the baboon. | |
Ahụbeghị m adaka mbu. | I have not seen a baboon before. | |
Anyị hụrụ adaka abụọ taa. | We saw two baboons today. | |
Dịnta ahụ gbagburu adaka ụnyaahụ. | That hunter shot a baboon to death yesterday. | |
Ụjọ tụrụ Nneka mgbe ọ hụrụ adaka ahụ. | Nneka was scared when she saw that baboon. | |
Oroma Chinenye wetara tara akị. | The Oranges Chinenye brought is not juicy. | |
Ngwa, yiri uwe gị ọsọọsọ. | Now, put on your clothes quickly. | |
Uwe ya ruru unyi. | Her dress is dirty. | |
Nne m zụtara uwe ọhụrụ. | My mother bought a new dress. | |
Chuba Ọkadigbo bụbu omiiwu na Naịjiria. | Chuba Okadigbo used to be a lawmaker in Nigeria. | |
Omiiwu nọchitere ha n'oge ikpaazụ agaghachịghị. | The lawmaker that represented them the last time did not return. | |
Ọ chọrọ ịbụ omiiwu. | She wants to be a legislator. | |
Omiiwu bụ otu n'ime ndị na-mebe iwu obodo. | A lawmaker is one of the people who make the laws of a country. | |
O tere aka tupu ha abịa ebe a. | It took long before they came here. | |
Ka o tee aka tupu anyị alaa ụlọ | Let it take long before we go home | |
Ebe o bi tere aka. | Where he lives is far. | |
Ọ ga-ete aka tupu ha erie nri ọzọ | It will take long before they eat another food | |
Ọ ga-ete aka tupu ha erie nri ọzọ. | It will take long before they eat another food. | |
O tere aka tupu ha abịa ebe a. | It took long before they came here. | |
Hapụ ndị nke ahụ, ọ na-ete aka tupu ha zaa mmadụ ebe ahụ. | Leave those ones, it usually takes time for them to attend to someone. | |
Ebe o bi tere aka. | Where he lives is far. | |
Ka o tee aka tupu anyị alaa ụlọ. | Let it take long before we go home. | |
Ebe anyị na-aga tere aka. | Where we are going is far. | |
Not supported with pagination yet | Ụtara akpụ a fọrọ afọ na-aka amasi m. | I prefer kneaded cassava fufu. |
Not supported with pagination yet | Ụtara achịcha kwesịrị ịdọ adọ ma a fọọ ya nke ọma. | A dough is supposed to be be stretchy if it's well kneaded. |
Gịnị ka ị na-afọ n'akpa m? | What are you searching for in my bag? | |
Jee, fọọ aka n'akpa Ojukwu. | Go and stuff Ojukwu's bag. | |
Ọ na-afọgharị ihe n'akpa oge ọbụla. | She searches his bag every time. | |
Ịfọgharị ihe n'akpa mmadụ adịghị mma. | Searching through one's bag is not proper. | |
Ọ chọrọ ịfọ aka ya n'akpa m. | He wanted to stuff his hand through my pocket. | |
Mbe fọrọ aka n'akpa fọpụta nkume. | The tortoise stuffed his hand in a bag and squeezed out a rock. | |
Gịnị ka ị na-afọ n'igbe gị oge ọbụla? | What do you search for in your box all the time? | |
Ụdị ahụhụ a ekwesighị ekwesi. | This type of suffering is unjust. |
End of preview. Expand
in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 302